Header AD

Igbo Lullaby



Do you know that in the past there were songs which were used to put babies to sleep unlike the use of modern toys which came up due to the so called civilization that sang to babies to keep them entertained and lure them to sleep. Let’s take a look at some of these songs in the local language.
ONYE TIRI NWA N’ EBE AKWA.
Onye tiri nwa n’ ebe akwa
Egbe tiri nwa n’ ebe akwa
Weta uziza weta ose
Weta azu mangala
Ka umu nnunnu racha ya
Ka o kpo tutu kpogbuo ha
Egbe ndo, nwa ndo.

NWA NNUNNU NTA.
Nwa nnunnu nta, nwa nnunnu nta, turu zam zam, turu zam
Gini k’ ino ebe a eme, turu zam zam, turu zam
Ana m aturu nne m ose, turu zam zam, turu zam
Tu k’ ne ka isi atu, tuuuu, tuuuuuu.

KUO RU NU NWA NGWERE AKA.
Kuo ru nu nwa ngwere aka, kerenke
Nwa ngwere ejeghi ije, ma ogbara oso, kerenke
Peee, kerenke, hiiiha, kerenke, eeh eeh, kerenke.

Tufue nu nwa mere aru
O rue echi amuta ozo.   Repeat.

These are few I could come up with, hope I didn’t murder my language. These lullabies always put babies to sleep especially when you back them and sing to them as you walk around, they sleep off in seconds. You can try this older method if the modern one isn’t working for you. I bet you, it works like magic.
Igbo Lullaby Igbo Lullaby Reviewed by Unknown on 18:08:00 Rating: 5

2 comments

  1. nwa nnunu was a moonlight play just as kuo runu nwa ngwere aka...

    both other two was for babies....

    then this song which was sang in an ifo also served as lullaby sometimes
    o nwa mmuo kam Kara GI inine
    nwunye dim dikwa njo inine
    njere kuru mmiri eji enye nwa inine
    OSI m kwuo ya ugwo mmiri, mmiri nwa inine
    m si ya chube abani Ito, mmiri nwa inine
    OSI m chuo na iyi mmiri nwa inine
    kwe na inine okoko inine okoko inine okokoko inine
    kwe na inine okoko inine okoko inine okokoko inine

    ReplyDelete
  2. I like that scarlett, thanks for sharing.

    ReplyDelete

Post AD